1 Nʼotu ụbọchị ahụ, Jisọs hapụrụ ụlọ ahụ gaa nʼọnụ mmiri ebe ọ nọdụrụ ala.
1 N'ubọchi ahu Jisus puru n'ulo, we nọdu n'usọ oké osimiri.