Matiu 12:30 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 “Onye ọbụla na-adịnyeghịrị m na-emegide m. Onye ọ bụlakwa na-adịghị eso m ekpokọta, na-ekposa ekposa. Viz kapitolaBible Nso30 Onye nādighi n'akukum nēmegidem; onye nādighi-esokwam ikpokọta ihe nāchusa achusa. Viz kapitola |