Online Bible

- Reklamy -




Matiu 12:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Emesịa, ha kpọtaara ya otu nwoke kpuru ìsì ma daakwa ogbi. Ọ bụkwa onye mmụọ ọjọọ na-esogbu. Ọ gwọrọ ya, mee ka nwoke ahụ hụ ụzọ, bidokwa ikwu okwu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

22 Mb͕e ahu ekutara Ya otù onye mọ ọjọ ji, bú onye kpuru ìsì nke da-kwa-ra ob͕i: O we me ka aru-ya di ike, ya mere onye-ob͕i ahu kwuru okwu hu kwa uzọ.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 12:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy