Matiu 11:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ọ gwara ha ka ha jụọ ya ajụjụ sị, “Ọ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ọbịbịa ya, ka ọ bụ onye ọzọ?” Viz kapitolaBible Nso3 si Ya, Gì onwe-gi bu Onye nābia, ma-ọbu na ayi nēle anya onye di iche? Viz kapitola |