Online Bible

- Reklamy -




Matiu 11:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Jọn omee baptizim nọkwa nʼụlọ mkpọrọ nʼoge ahụ. Mgbe ọ nụrụ akụkọ ọrụ ebube niile nke Kraịst na-arụ, o zipụrụ ndị na-eso ụzọ ya.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Ma mb͕e Jọn nuru n'ulo-nkpọrọ ọlu nile nke Kraist ahu, o ziga ozi site n'aka ndi nēso uzọ-ya,

Viz kapitola kopírovat




Matiu 11:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy