Matiu 11:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 “ ‘Anyị gburu unu ọja, ma unu ekweghị ete egwu. Anyị bụụrụ unu abụ ịkwa ozu, ma unu akwaghị akwa.’ Viz kapitolaBible Nso17 si, Ayi b͕uru unu ọ̀jà, ma unu eteghi egwú; ayi kwara ákwá, ma unu etighi aka n'obi. Viz kapitola |