Matiu 10:40 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 “Ndị niile nabatara unu na-anabata m. Mgbe ha nabatara m, ọ bụkwa Onye ahụ zitere m ka ha na-anabata. Viz kapitolaBible Nso40 Onye nānara unu nke-ọma, ọ bu Mu ka ọ nānara nke-ọma, onye nānara kwa Mu onwem nke-ọma nānara Onye ziterem nke-ọma. Viz kapitola |