Matiu 10:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Mmadụ niile ga-akpọ unu asị nʼihi m. Ma onye ga-eguzosi ike ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta. Viz kapitolaBible Nso22 Madu nile gākpọ kwa unu asì n'ihi aham: ma onye were ntachi-obi nọgide rue ọgwugwu ihe nile, onye ahu ka agāzọputa. Viz kapitola |