11 Mgbe e mere ka ha gaa biri nʼala Babilọn ka Josaya mụrụ Jekonaya na ụmụnne ya.
11 Josaia we mua Jekonaia na umu-nne-ya, na mb͕e emere ka ha je biri na Babilon.