Malakaị 3:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Nʼihi ya, ọbụbụ ọnụ dịịrị unu, ka mba niile unu ha, nʼihi na ọ bụ mụ onwe m ka unu na-ezu ohi. Viz kapitolaBible Nso9 Ọbubu-ọnu ka eji abu unu onwe-unu; ọ bu kwa Mu ka unu onwe-unu nāpunara ihe, bú mba nka nile. Viz kapitola |