Online Bible

- Reklamy -




Maika 3:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 unu bụ ndị kpọrọ ezi ihe asị ma na-ahụ ajọ ọrụ nʼanya. Unu na-agba ndị m akpụkpọ na ndụ na-agbapụkwa anụ ahụ kpuchiri ọkpụkpụ ha.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 unu ndi nākpọ ezi ihe asì, ndi nāhu kwa ihe ọjọ n'anya; ndi nādọwapu ha akpukpọ n'aru, na anu-aru-ha n'ọkpukpu nile ha;

Viz kapitola kopírovat




Maika 3:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy