Levitikọs 9:21 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Mgbe ahụ, Erọn fufere, dịka onyinye mfufe, obi anụ ahụ, na apata aka nri ha nʼihu Onyenwe anyị dịka Mosis nyere nʼiwu. Viz kapitolaBible Nso21 ma okpukpu-obi-ha na utaku-ukwu aka-nri ka Eron fere ka ha buru àjà-ofufé n'iru Jehova; dika Moses nyere iwu. Viz kapitola |