Levitikọs 8:36 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Ya mere, Erọn na ụmụ ya ndị ikom mezuru ihe niile dịka Onyenwe anyị si nye nʼiwu site nʼọnụ Mosis. Viz kapitolaBible Nso36 Eron na umu-ya ndikom we me ihe nile Jehova nyere n'iwu site n'aka Moses. Viz kapitola |