Levitikọs 8:34 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ihe niile e mere nʼụbọchị taa bụ ihe Onyenwe anyị nyere nʼiwu, banyere ịchụ aja maka mkpuchi mmehie unu.” Viz kapitolaBible Nso34 Dika emere ta, otú a ka Jehova nyere iwu ime, ikpuchiri unu nmehie-unu. Viz kapitola |