Levitikọs 8:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ọ bọwasịrị ebule ahụ ntakịrị ntakịrị, kpọọ isi ya, iberibe anụ ya na abụba ya ọkụ. Viz kapitolaBible Nso20 Ọ bọ ebulu ahu n'ọbubọ-ya; Moses we sure isi-ya na ọbubọ-ya nile na abuba-ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ. Viz kapitola |