Levitikọs 8:14 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ọ kpụtara oke ehi e ji achụ aja mmehie, mee ka Erọn na ụmụ ya ndị ikom bikwasị aka ha nʼelu isi ya. Viz kapitolaBible Nso14 Ọ kputa oke-ehi nke àjà-nmehie nso: Eron na umu-ya ndikom we bikwasi aka-ha n'oke-ehi nke àjà-nmehie. Viz kapitola |