Levitikọs 7:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 “Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Unu erila abụba ehi, maọbụ nke ewu, maọbụ nke atụrụ. Viz kapitolaBible Nso23 Gwa umu Israel okwu, si, Unu erila abuba ọ bula, nke ehi, ma-ọbu aturu, ma-ọbu ewu. Viz kapitola |