Levitikọs 5:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Onye ọbụla sitere nʼụzọ dị otu a bụrụ onye ikpe mara, ga-ekwupụta mmehie ya, dịka o si dị. Viz kapitolaBible Nso5 o gēru kwa, mb͕e ikpe mara ya bayere otù nime ihe ndia, na o gēkwuputa ihe ahu nke ọ mehieworo nmehie bayere ya: Viz kapitola |