Levitikọs 4:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Mgbe ahụ, onye nchụaja e tere mmanụ ga-eburu ụfọdụ ọbara oke ehi ahụ baa nʼime ụlọ nzute. Viz kapitolaBible Nso5 Onye-nchu-àjà etere manu gēwere ufọdu nime ọbara oké-ehi, webata ya n'ulo-ikwū nzute: Viz kapitola |