Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 4:14 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 matakwa mmehie ha mehiere, nzukọ ahụ aghaghị iweta nwa oke ehi dịka aja mmehie, duru ya chee ya nʼihu ụlọ nzute.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

14 mb͕e amara nmehie nke ha mehieworo nime ya, nkpọkọta Israel ahu gēweta kwa nso nwa-oke-ehi ibu àjà-nmehie, ha gēme kwa ka ọ bia n'iru ulo-ikwū nzute.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 4:14

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy