Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 27:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Ọ bụrụ na e nwee onye ogbenye na-enweghị ego ọ ga-eji kwụọ ụgwọ ndị a, a ga-akpọtara ya onye nchụaja, onye ga-ekwubi ihe onye ahụ kwere nkwa ga-akwụ dịka ego o nwere ruru.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Ma ọ buru na onye dara ob͕eye ka ọ bu kari ọ̀rùrù-ọnu-gi, agēguzo kwa ya n'iru onye-nchu-àjà, onye-nchu-àjà gārù kwa ya ọnu; dika aka onye ahu nke nēkwe nkwa ruru ka onye-nchu-àjà gārù ya ọnu.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 27:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy