Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 27:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Nʼisi nwoke gbara afọ ise ruo iri afọ abụọ, ọ ga-enye iri ọlaọcha shekel abụọ. Nʼisi nwanyị gbara afọ ise ruo iri afọ abụọ, ọ ga-enye ọlaọcha shekel iri.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

5 Ma ọ buru na ọ bu site n'onye b͕ara arọ ise we rue onye b͕ara orú arọ, ọ̀rùrù-ọnu-gi nke nwoke gābu kwa orú shekel, ma ọ gāburu nwayi shekel iri.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 27:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy