Levitikọs 26:46 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a46 Ndị a bụ iwu, na ụkpụrụ na ndụmọdụ Onyenwe anyị guzobere nʼugwu Saịnaị, nʼetiti ya onwe ya, na ụmụ Izrel, site nʼaka Mosis. Viz kapitolaBible Nso46 Ndia bu ukpuru na ikpé na iwu, nke Jehova nyere n'etiti Ya na umu Israel n'ugwu Sainai site n'aka Moses. Viz kapitola |