Levitikọs 26:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Aga m eme ka ala unu tọgbọrọ nʼefu, mee ka ọnọdụ ịdị ala unu bụrụ ihe ga-eju ndị iro unu ga-ebi nʼime ya anya. Viz kapitolaBible Nso32 Mu onwem gēme kwa ala-unu ka ọ tọb͕ọrọ n'efu: ibobo ya gānwu kwa ndi-iro-unu n'aru, bú ndi di nime ya. Viz kapitola |