Levitikọs 26:31 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Aga m eme ka obodo unu niile tọgbọrọ nʼefu, kụdasịakwa ebe nsọ unu niile. Agaghị m anabatakwa isisi ụtọ nke aja unu. Viz kapitolaBible Nso31 M'gēme obodo nile unu nkpọnkpọ ebe, me kwa ebe nsọ unu ka ha tọb͕ọrọ n'efu, M'gaghi-anu kwa ísì utọ unu. Viz kapitola |