Levitikọs 26:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 “ ‘Ọ bụrụ na unu ejegharịa nʼụkpụrụ m, lezie anya debe iwu m niile, Viz kapitolaBible Nso3 Ọ buru na unu ejeghari n'ukpurum nile, ọ buru kwa na unu edebe ihe nile M'nyere n'iwu, we me ha: Viz kapitola |