Levitikọs 25:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ihe ubi ahụ dịkwara anụ ụlọ gị, na anụ ọhịa bi nʼala gị. Ihe ọbụla puputara nʼala bụ ihe unu ga-eri. Viz kapitolaBible Nso7 anu-ulo-gi, na anu-ọhia nke di n'ala-gi, gēnwe kwa ihe-ọmume-ya nile n'ihe-oriri. Viz kapitola |