Levitikọs 25:39 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 “ ‘Ọ bụrụ na onye Izrel ọbụla adaa ogbenye, resi gị onwe ya, emela ka o jere gị ozi dịka onye ohu. Viz kapitolaBible Nso39 Ọzọ, mb͕e nwa-nne-gi gāda ob͕eye n'ebe-obibi-gi, we renye gi onwe-ya; emela ka ọ fè òfùfè nke orù: Viz kapitola |