Levitikọs 25:38 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt, inye unu ala Kenan, na ị bụ Chineke unu. Viz kapitolaBible Nso38 Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu, Nke mere ka unu si n'ala Ijipt puta, inye unu ala Kenean, iburu unu Chineke. Viz kapitola |