Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 25:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

32 “ ‘Ma banyere obodo niile nke ndị Livayị dị iche iche. Ha nwere ikike ịgbapụta ụlọ ha dị nʼime nketa ha mgbe ọbụla.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

32 Ma obodo nile nke ndi Livai, ulo nile nke obodo nile nke ihe-onwunwe-ha, ike nb͕aputa ebighi-ebi ka ndi Livai gēnwe.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 25:32

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy