Levitikọs 25:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Afọ isii ka unu ga-akụ ihe nʼubi, afọ isii ka unu ga-ewe ihe ubi, kwachaakwa alaka osisi vaịnị unu. Viz kapitolaBible Nso3 Arọ isi ka i gāgha nkpuru n'ubi-gi, arọ isi ka i gākwacha osisi ubi-vine-gi, chikọta kwa ihe-ọmume-ya; Viz kapitola |