Levitikọs 25:21 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Aga m ezitere unu ngọzị dị ukwuu nʼafọ nke isii, nke ga-eme ka ala mee ihe omume nke ga-ezuru unu afọ atọ. Viz kapitolaBible Nso21 M'gēnye kwa ngọzim iwu idakwasi unu n'arọ nke-isi, ọ gēme-kwa-ra arọ atọ ahu ihe-ọmume. Viz kapitola |