Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 24:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Na mpụta nke akwa mgbochi nke kpuchiri igbe Ihe Ama ahụ, nʼime ụlọ nzute, Erọn ga-amụnye oriọna ndị ahụ nʼihu Onyenwe anyị mgbe niile, site nʼuhuruchi ruo nʼụtụtụ. Nke a bụ ụkpụrụ ga-adịgide nye ọgbọ niile dị nʼihu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

3 N'èzí ákwà-nb͕ochi nke ihe-àmà, n'ulo-ikwū nzute, ka Eron gēdo ya n'usoro site n'anyasi rue ututu n'iru Jehova mb͕e dum: ọ gābu ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 24:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy