Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 24:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “Nye ndị Izrel niile iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv asụrụ asụ, nke a na-agwaghị ihe, maka itinye nʼiheọkụ ime ka ọkụ oriọna na-enwu mgbe niile.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Nye umu Israel iwu, ka ha wetara gi manu olive anāgwaghi agwa nke asuru asu, itiye n'ihe nēnye ìhè, iweli oriọna mb͕e dum.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 24:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy