Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 23:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Unu ga-eweta aja e sitere nʼọkụ chụọ nye Onyenwe anyị. Nʼụbọchị nke asaa nweenụ mkpọkọta dị nsọ, unu arụkwala ọrụ nke ụbọchị ahụ.’ ”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Ma unu gēweta nso àjà-ọku anāchuru Jehova ubọchi asa: n'ubọchi nke-asa nkpọkọta nsọ gādi; ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 23:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy