44 Mosis gwara ụmụ Izrel ihe gbasara mmemme niile a kara aka nye Onyenwe anyị.
44 Moses we gwa umu Israel mb͕e nile akara àkà nke Jehova.