Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 23:41 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

41 Mmemme ụbọchị asaa a ga-adị nye Onyenwe anyị nʼafọ niile, site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ unu niile. Ọ bụkwa nʼọnwa nke asaa ka unu ga-eme mmemme a.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

41 Unu gēme kwa ya dika ememe emere Jehova ubọchi asa n'arọ: ọ bu ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile: n'ọnwa nke-asa ka unu gēme ya.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 23:41

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy