Levitikọs 23:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 “ ‘Ndị a bụ mmemme Onyenwe anyị a kara aka, mkpọkọta dị nsọ nke unu ga-ekwusa nʼoge a kara aka. Viz kapitolaBible Nso4 Ndia bu mb͕e akara àkà nke Jehova, bú nkpọkọta nsọ, nke unu gākpọsa na mb͕e-ha akara àkà. Viz kapitola |