Levitikọs 23:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Onye ọbụla na-ejighị ụbọchị ahụ weda onwe ya nʼala ka a ga-ekewapụ site nʼetiti ndị ya. Viz kapitolaBible Nso29 N'ihi na madu ọ bula nke anewedaghi n'ala n'otù ubọchi ahu, agēbipu ya n'etiti umu-nna-ya. Viz kapitola |