Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 22:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 “ ‘Ndị nchụaja kwesiri idebe ụkpụrụ m, ka ha ghara ịbụ ndị ikpe mara si otu a nwụọ nʼihi na ha lelịrị ha anya. Abụ m Onyenwe anyị onye na-edo ha nsọ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

9 Ha gēdebe kwa ihe-ndebem, ka ha we ghara ibū nmehie bayere ya, nwua nime ya, mb͕e ha nēme ya ka ọ ghara idi nsọ: Mu onwem bu Jehova nēdo ha nsọ.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 22:9

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy