Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 22:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Ọ gaghị eri anụ nwụrụ anwụ, maọbụ nke anụ ọzọ dọgburu, nʼihi na ihe ndị a ga-emerụ ya. Abụ m Onyenwe anyị.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Ihe nwuru onwe-ya, ma-ọbu ihe anu-ọhia dọb͕uru, ọ gaghi-eri ya, iwere ya meru onwe-ya: Mu onwem bu Jehova.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 22:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy