Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 22:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 maọbụ na o metụrụ anụ na-akpụgharị akpụgharị nʼala aka, nke na-emerụ ya, maọbụ na ọ metụrụ mmadụ aka nke mere ka ọ bụrụ onye rụrụ arụ nʼagbanyeghị ihe ọ bụ na-emerụ ya.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

5 ma-ọbu nwoke nke nēmetu ihe ọ bula nēnuputa enuputa aru, nke ruru árú n'ebe ọ nọ ma-ọbu nke nēmetu nwoke nke ruru árú n'ebe ọ nọ aru, ọbuná ọrurú-ya ọ bula;

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 22:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy