Levitikọs 22:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ewebatala ihe ọbụla nke nwere nkwarụ, nʼihi na agaghị m anabata ya nʼaha gị. Viz kapitolaBible Nso20 Ihe ọ bula nke ọlu di n'aru ya, unu ewetala ya nso: n'ihi na ọ gaghi-abu ihe nātọ utọ n'ọnọdu unu. Viz kapitola |