Levitikọs 22:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Ndị nchụaja ekwesighị imerụ onyinye nsọ ụmụ Izrel na-eche nʼihu Onyenwe anyị, Viz kapitolaBible Nso15 Ha agaghi-eme kwa ka ihe nsọ nke umu Israel ghara idi nsọ, bú nke ha nēbuliri Jehova; Viz kapitola |