Levitikọs 21:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ma o nwere ike iri nri ahụ dịkarịsịrị nsọ nke sitere na nri Chineke ya, tinyekwara nri ahụ dị nsọ. Viz kapitolaBible Nso22 Nri Chineke-ya, nke sitere n'ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile, na n'ihe nsọ nile, ka o gēri. Viz kapitola |