Levitikọs 20:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 “ ‘Ọ bụrụ na nwoke na anụmanụ enwee mmekọrịta, a ga-egbu nwoke ahụ gbukwaa anụmanụ ahụ. Viz kapitolaBible Nso15 Nwoke ọ bula nke ya na anumanu nēdina ka ọ ra aru n'aru-ya, aghaghi ime ka ọ nwua: unu gēb͕u kwa anumanu ahu. Viz kapitola |