Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 19:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 “ ‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi, unu ewechala ihe niile dị nʼakụkụ ubi niile, maọbụ chịkọtachaa irighiri ihe ubi niile fọdụrụ nʼala.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

9 Ma mb͕e unu nēwe ihe-ubi nke ala-unu, ewesila ihe di n'akuku ubi-gi, achikọta-kwa-la ihe-nchikọta nke owuwe-ihe-ubi-gi fọduru

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 19:9

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy