Levitikọs 19:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ọ bụrụ na unu erie ya nʼụbọchị nke atọ ihe arụ ka ọ bụ. A gaghị anabata aja ọbụla unu ga-eri nʼụbọchị nke atọ. Viz kapitolaBible Nso7 Ma ọ buru na erie ya ma-ọli n'ubọchi nke-atọ, ihe-árú ka ọ bu; ọ gaghi-abu ihe nātọ utọ: Viz kapitola |