Levitikọs 19:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 “ ‘Bilienụ ọtọ nʼihu okenye, sọpụrụnụ ndị okenye, ma tụọnụ egwu Chineke unu. Abụ m Onyenwe anyị. Viz kapitolaBible Nso32 I gēbili ọtọ n'iru onye-isi-awọ, sọpuru kwa iru okenye, tu kwa egwu Chineke-gi: Mu onwem bu Jehova. Viz kapitola |