Levitikọs 19:24 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Nʼafọ nke anọ, mkpụrụ nke osisi ndị ahụ niile ga-amị dị nsọ. Unu ga-eji ya nye Onyenwe anyị onyinye otuto. Viz kapitolaBible Nso24 Ma n'arọ nke-anọ nkpuru-ya nile gādi nsọ, otuto anēto Jehova. Viz kapitola |